[Gospel Audio + Lyrics] John Otaka – Zoputa

Lyrics
ZOPUTA
Mgbe nsogbu na onwunwa n’abia n’uzo m
(When trials and temptations come my way)
Mgbe ochichiri n’ike onwu n’achuso ndu m
(When darkness and the power of death are after my life)
Ezi Chineke ike nile di n’aka Gi
(Dear God. All power is in thine hands)
Zoputa mkpuru obi m n’agbu nke onyeiro
(Save my soul from the yoke of the enemy)
Papa zoputa mkpuru obi m n’agbu nke onyeiro
(Father, save my soul from the yoke of the enemy)
Mgbe nsogbu na onwunwa n’abia n’uzo m
(When trials and temptations come my way)
Mgbe ochichiri n’ike onwu n’achuso ndu m
(When darkness and the power of death are after my life)
Ezi Chineke ike nile di n’aka Gi
(Dear God. All power is in thine hands)
Zoputa mkpuru obi m n’agbu nke onyeiro
(Save my soul from the yoke of the enemy)
Papa aaaa zoputa mkpuru obi m n’agbu nke onyeiro
(Father, save my soul from the yoke of the enemy)
Eeeeze (Your Majesty)
(tongues)
Ike nile di n’aka gi onye nwemuooo
(all power is in thine hands my Lord)
Chukwu muooooo
(My God)
(tongues)
Jisos mmalite n’ogwugwu ka I buooooooo
(Jesus you are the beginning and the end)
Jigideee m aka
(Uphold me with your hands)
Uwa juputara n’ihe omimi leee
(The world is full of mysteries)
Zoputa mkpuru obi m n’agbu nke onyeiro
(Save my soul from the yoke of the enemy)
Baba zoputa mkpuru obi m n’agbu nke onyeiro
(Father, save my soul from the yoke of the enemy)
Oooooo, zoputa mkpuru obi m n’agbu nke onyeiro
(Oooooh, save my soul from the yoke of the enemy)
Eze leee zoputa mkpuru obi m n’agbu nke onyeiro
(Your Majesty, save my soul from the yoke of the enemy)
Zoputa mkpuru obi m n’agbu nke onyeiro
(Save my soul from the yoke of the enemy)
Igbelecheeee, zoputa mkpuru obi m n’agbu nke onyeiro
(The guardian (of life), save my soul from the yoke of the enemy)
Oooooo, zoputa mkpuru obi m n’agbu nke onyeiro
(Oooooh, save my soul from the yoke of the enemy)
Oooooooooooo baba ooo n’agbu nke onyeiro
(Ooooooooooo my father, from the yoke of the enemy)
(tongues)
TRENDING SONGS










Share this post with your friends on